12 Ma mgbe Filip nọ na-ezisa ozi ọma gbasara Alaeze Chineke+ nakwa gbasara aha Jizọs Kraịst, ha nabatara ihe ọ nọ na-ekwu, e mee ha baptizim, ma ụmụ nwoke ma ụmụ nwaanyị.+
8 Ma Krispọs,+ onyeisi oche nke ụlọ nzukọ, na ezinụlọ ya niile, kweere n’Onyenwe anyị. Ọtụtụ n’ime ndị Kọrịnt, ndị nụrụ okwu Chineke, kwekwaara, e mee ha baptizim.