Ọrụ Ndịozi 4:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Ma, ọtụtụ n’ime ndị gere ntị n’okwu ahụ ghọrọ ndị na-eso ụzọ Jizọs, ụmụ nwoke niile na-eso ụzọ Jizọs wee ruo ihe dị ka puku ise (5,000).+ Ọrụ Ndịozi 5:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Ọtụtụ ndị nọkwa na-ekwere n’Onyenwe anyị, ma ụmụ nwoke ma ụmụ nwaanyị.+
4 Ma, ọtụtụ n’ime ndị gere ntị n’okwu ahụ ghọrọ ndị na-eso ụzọ Jizọs, ụmụ nwoke niile na-eso ụzọ Jizọs wee ruo ihe dị ka puku ise (5,000).+