Ọrụ Ndịozi 5:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Ọtụtụ ndị nọkwa na-ekwere n’Onyenwe anyị, ma ụmụ nwoke ma ụmụ nwaanyị.+ Ọrụ Ndịozi 11:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Jehova* nọnyekwaara ha. Ọtụtụ ndị ghọrọ ndị kwere ekwe ma malite iso ụzọ Onyenwe anyị.+ 1 Ndị Kọrịnt 3:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 N’ihi ya, e kwesịghị ito onye na-akụ mkpụrụ na onye na-agba ya mmiri. Kama, onye e kwesịrị ito bụ Chineke, onye na-eme ka o too.+
7 N’ihi ya, e kwesịghị ito onye na-akụ mkpụrụ na onye na-agba ya mmiri. Kama, onye e kwesịrị ito bụ Chineke, onye na-eme ka o too.+