Luk 4:38, 39 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 38 Mgbe o si n’ụlọ nzukọ ahụ pụọ, ọ banyere n’ụlọ Saịmọn. Ma oké ahụ́ ọkụ ji nne nwunye Saịmọn, ha rịọkwara ya ka o nyere ya aka.+ 39 O wee guzoro ya n’akụkụ mee ka ahụ́ ọkụ ahụ kwụsị. Nwaanyị ahụ biliri ozugbo jewere ha ozi.
38 Mgbe o si n’ụlọ nzukọ ahụ pụọ, ọ banyere n’ụlọ Saịmọn. Ma oké ahụ́ ọkụ ji nne nwunye Saịmọn, ha rịọkwara ya ka o nyere ya aka.+ 39 O wee guzoro ya n’akụkụ mee ka ahụ́ ọkụ ahụ kwụsị. Nwaanyị ahụ biliri ozugbo jewere ha ozi.