Ọrụ Ndịozi 24:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Mgbe gọvanọ ahụ kweere Pọl n’isi ka o kwuo okwu, ọ sịrị: “Ama m nke ọma na ị na-ekpere mba a ikpe kemgbe ọtụtụ afọ. Ọ bụ ya mere obi ji dị m ụtọ ugbu a ịzara ọnụ m n’ihu gị.+
10 Mgbe gọvanọ ahụ kweere Pọl n’isi ka o kwuo okwu, ọ sịrị: “Ama m nke ọma na ị na-ekpere mba a ikpe kemgbe ọtụtụ afọ. Ọ bụ ya mere obi ji dị m ụtọ ugbu a ịzara ọnụ m n’ihu gị.+