-
Ọrụ Ndịozi 17:2, 3Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
2 Pọl wee banye n’ụlọ nzukọ ahụ otú ọ na-emekarị,+ na-enyere ndị nọ ebe ahụ aka ịghọta Akwụkwọ Nsọ ruo ụbọchị izu ike atọ.+ 3 Ọ nọ na-akọwa Akwụkwọ Nsọ, jirikwa ihe e dere na ya na-egosi na Kraịst ga-atarịrị ahụhụ,+ nwụọ, ma si n’ọnwụ bilie.+ Ọ sịkwara: “Jizọs bụ Kraịst, onye m na-agwa unu gbasara ya.”
-