Ezikiel 33:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 “‘Ọ bụrụkwa na mụ asị onye ajọ omume: “Ị ga-anwụrịrị,” ya ahapụ mmehie ya mewe ihe ziri ezi na ezi omume,+ Ezikiel 33:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 A gaghị ata ya ahụhụ maka mmehie* ọ bụla o mere n’oge gara aga.+ Ọ ga-adịrị ndụ na-aga maka na ọ na-emezi ihe ziri ezi na ezi omume.’+ 1 Jọn 1:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Ma ọ bụrụ na anyị na-eje ije n’ìhè* otú yanwa nọ n’ìhè, anyị na ibe anyị dị n’otu, ọbara Jizọs bụ́ Ọkpara ya na-asachapụkwa anyị mmehie niile.+
14 “‘Ọ bụrụkwa na mụ asị onye ajọ omume: “Ị ga-anwụrịrị,” ya ahapụ mmehie ya mewe ihe ziri ezi na ezi omume,+
16 A gaghị ata ya ahụhụ maka mmehie* ọ bụla o mere n’oge gara aga.+ Ọ ga-adịrị ndụ na-aga maka na ọ na-emezi ihe ziri ezi na ezi omume.’+
7 Ma ọ bụrụ na anyị na-eje ije n’ìhè* otú yanwa nọ n’ìhè, anyị na ibe anyị dị n’otu, ọbara Jizọs bụ́ Ọkpara ya na-asachapụkwa anyị mmehie niile.+