Ọrụ Ndịozi 10:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Kọnịliọs wee jiri ụjọ legide ya anya ma jụọ ya, sị: “Onyenwe anyị, gịnị ka ị chọrọ ka m mee?” Mmụọ ozi ahụ asị ya: “Chineke anụla ekpere gị, hụkwa otú i si na-enyere ndị ogbenye aka.+
4 Kọnịliọs wee jiri ụjọ legide ya anya ma jụọ ya, sị: “Onyenwe anyị, gịnị ka ị chọrọ ka m mee?” Mmụọ ozi ahụ asị ya: “Chineke anụla ekpere gị, hụkwa otú i si na-enyere ndị ogbenye aka.+