Ndị Hibru 11:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Ọ bụ okwukwe mere Ebreham+ ji rube isi mgbe a kpọrọ ya, o wee gaa n’ebe Chineke kwere nkwa na ọ ga-enye ya. Ọ gawara, n’agbanyeghị na ọ maghị ebe ọ na-aga.+
8 Ọ bụ okwukwe mere Ebreham+ ji rube isi mgbe a kpọrọ ya, o wee gaa n’ebe Chineke kwere nkwa na ọ ga-enye ya. Ọ gawara, n’agbanyeghị na ọ maghị ebe ọ na-aga.+