Ndị Rom 15:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 N’ihi na e dere ihe niile e dere n’oge gara aga ka e jiri ha kụziere anyị ihe,+ ka obi anyị na-atachi+ na nkasi obi anyị na-enweta n’Akwụkwọ Nsọ wee mee ka anyị nwee olileanya.+
4 N’ihi na e dere ihe niile e dere n’oge gara aga ka e jiri ha kụziere anyị ihe,+ ka obi anyị na-atachi+ na nkasi obi anyị na-enweta n’Akwụkwọ Nsọ wee mee ka anyị nwee olileanya.+