26 N’ihi na ọ bụrụ na anyị akpachara anya na-eme mmehie mgbe anyị matachara eziokwu nke ọma,+ e nweghịzi àjà ọ bụla fọrọ a ga-achụ maka mmehie anyị,+ 27 kama ihe ga-echere anyị bụ ikpe dị egwu na iwe Chineke na-enwu ka ọkụ nke ga-erepịa ndị na-emegide ya.+