1 Ndị Kọrịnt 7:39 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 39 Nwaanyị enweghị ikike ịlụ di ọzọ mgbe di ya dị ndụ.+ Ma di ya nwụọ, o nwere ike ịlụ onye ọ chọrọ. Ma, ọ ga-alụ naanị onye na-eso ụzọ Onyenwe anyị.+
39 Nwaanyị enweghị ikike ịlụ di ọzọ mgbe di ya dị ndụ.+ Ma di ya nwụọ, o nwere ike ịlụ onye ọ chọrọ. Ma, ọ ga-alụ naanị onye na-eso ụzọ Onyenwe anyị.+