Ọrụ Ndịozi 5:30 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 30 Chineke nna nna anyị hà kpọlitere Jizọs, onye unu kwụwara n’elu osisi, ya anwụọ.+ 2 Ndị Kọrịnt 5:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Ọ nwụkwara maka mmadụ niile, ka ndị dị ndụ wee ghara ịna-eme ihe masịrị ha,+ kama ka ha na-eme ihe masịrị onye nwụrụ maka ha, nke a kpọlitekwara.
15 Ọ nwụkwara maka mmadụ niile, ka ndị dị ndụ wee ghara ịna-eme ihe masịrị ha,+ kama ka ha na-eme ihe masịrị onye nwụrụ maka ha, nke a kpọlitekwara.