22 Ma mkpụrụ nke mmụọ nsọ bụ ịhụnanya, ọṅụ, udo, ndidi,* obiọma, ịdị mma,+ okwukwe, 23 ịdị nwayọọ, mmadụ ijide onwe ya.+ E nweghị iwu na-emegide ụdị ihe ndị a.
10 Anyị na-arịọkwa ka unu na-eme ihe otú ndị na-efe Jehova* kwesịrị ịna-eme iji na-eme ya obi ụtọ, ka unu na-eme ihe ọ bụla dị mma ma na-amụtakwu eziokwu gbasara Chineke.+