Ndị Rom 4:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 N’eziokwu, imebi Iwu ahụ* na-eme ka Chineke wesa mmadụ iwe.+ Ma n’ebe iwu na-adịghị, mmebi iwu anaghị adị.+ Ndị Rom 5:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 E mechara nwee Iwu ahụ* ka ndị mmadụ wee mata na ha na-eme ọtụtụ mmehie.+ Ma n’ebe mmehie dị ọtụtụ, amara na-abakwu ụba.
15 N’eziokwu, imebi Iwu ahụ* na-eme ka Chineke wesa mmadụ iwe.+ Ma n’ebe iwu na-adịghị, mmebi iwu anaghị adị.+
20 E mechara nwee Iwu ahụ* ka ndị mmadụ wee mata na ha na-eme ọtụtụ mmehie.+ Ma n’ebe mmehie dị ọtụtụ, amara na-abakwu ụba.