Diuterọnọmi 4:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Oleekwa mba ukwu nke nwere ezigbo ntụziaka na ihe ndị e kpebiri ka ndị bi na ya na-eme bụ́ ndị yiri Iwu a niile m na-enye unu taa?+ Abụ Ọma 19:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Ntụziaka Jehova ziri ezi. Ọ na-eme ka obi ṅụrịa ọṅụ.+ Ihe Jehova nyere n’iwu enweghị ntụpọ. Ọ na-eme ka anya na-enwu gbaa.+
8 Oleekwa mba ukwu nke nwere ezigbo ntụziaka na ihe ndị e kpebiri ka ndị bi na ya na-eme bụ́ ndị yiri Iwu a niile m na-enye unu taa?+
8 Ntụziaka Jehova ziri ezi. Ọ na-eme ka obi ṅụrịa ọṅụ.+ Ihe Jehova nyere n’iwu enweghị ntụpọ. Ọ na-eme ka anya na-enwu gbaa.+