Ndị Galeshia 5:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 N’ihi na ihe na-agụ ahụ́ agụụ na-eme ka ahụ́ na-emegide mmụọ nsọ, mmụọ nsọ ana-emegidekwa ahụ́. Ha na-emegide ibe ha. Ọ bụ ya mere na unu anaghị eme ihe ndị unu chọrọ ime.+ Jems 4:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Gịnị kpatara okwu unu na-ese na ọgụ unu na-alụ? Ọ́ bụghị maka na ihe na-achị unu bụ ihe na-agụ anụ ahụ́ unu agụụ?+
17 N’ihi na ihe na-agụ ahụ́ agụụ na-eme ka ahụ́ na-emegide mmụọ nsọ, mmụọ nsọ ana-emegidekwa ahụ́. Ha na-emegide ibe ha. Ọ bụ ya mere na unu anaghị eme ihe ndị unu chọrọ ime.+
4 Gịnị kpatara okwu unu na-ese na ọgụ unu na-alụ? Ọ́ bụghị maka na ihe na-achị unu bụ ihe na-agụ anụ ahụ́ unu agụụ?+