13 Unu enyefekwala mmehie ahụ́ unu ka ọ bụrụ ihe unu ji eme ajọ omume, kama nyefeenụ Chineke onwe unu dị ka ndị si n’ọnwụ bilie wee dịrị ndụ. Nyefeekwanụ Chineke ahụ́ unu ka ọ bụrụ ihe unu ji eme ezi omume.+
17 N’ihi na ihe na-agụ ahụ́ agụụ na-eme ka ahụ́ na-emegide mmụọ nsọ, mmụọ nsọ ana-emegidekwa ahụ́. Ha na-emegide ibe ha. Ọ bụ ya mere na unu anaghị eme ihe ndị unu chọrọ ime.+