1 Jọn 4:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ọ bụ otú a ka e si mee ka anyị mata na Chineke hụrụ anyị n’anya: Chineke zitere Ọkpara ọ mụrụ naanị ya+ n’ụwa ka anyị wee si n’aka ya nweta ndụ.+
9 Ọ bụ otú a ka e si mee ka anyị mata na Chineke hụrụ anyị n’anya: Chineke zitere Ọkpara ọ mụrụ naanị ya+ n’ụwa ka anyị wee si n’aka ya nweta ndụ.+