1 Ndị Kọrịnt 2:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Ma, Chineke ji mmụọ ya+ mee ka anyị mara ha,+ n’ihi na mmụọ ya na-eme ka a mata ihe niile, ọbụnadị amamihe Chineke nke dị omimi.+ 1 Ndị Kọrịnt 2:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Ma, ọ bụ mmụọ nsọ Chineke na-achị anyị,+ ọ bụghị mmụọ nke ụwa, ka anyị wee mata ihe niile Chineke ji obiọma nye anyị. 2 Ndị Kọrịnt 1:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Ọ kaakwala anyị akara ya.+ Akara ahụ bụ mmụọ nsọ+ dị n’ime anyị,* nke na-eme ka obi sie anyị ike na anyị ga-enweta ngọzi ndị ga-abịa.
10 Ma, Chineke ji mmụọ ya+ mee ka anyị mara ha,+ n’ihi na mmụọ ya na-eme ka a mata ihe niile, ọbụnadị amamihe Chineke nke dị omimi.+
12 Ma, ọ bụ mmụọ nsọ Chineke na-achị anyị,+ ọ bụghị mmụọ nke ụwa, ka anyị wee mata ihe niile Chineke ji obiọma nye anyị.
22 Ọ kaakwala anyị akara ya.+ Akara ahụ bụ mmụọ nsọ+ dị n’ime anyị,* nke na-eme ka obi sie anyị ike na anyị ga-enweta ngọzi ndị ga-abịa.