1 Ndị Kọrịnt 15:53 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 53 N’ihi na onye nwere ahụ́ nke nwere ike ire ure ga-enwezi ahụ́ nke na-enweghị ike ire ure,+ onye nwekwara ahụ́ nke nwere ike ịnwụ anwụ ga-enwezi ahụ́ nke na-enweghị ike ịnwụ anwụ.+ Mkpughe 3:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 M ga-eme ka onye meriri n’agha+ soro m nọdụ ala n’ocheeze m,+ otú ahụ mụnwa meriri wee soro Nna m nọdụ ala+ n’ocheeze ya.
53 N’ihi na onye nwere ahụ́ nke nwere ike ire ure ga-enwezi ahụ́ nke na-enweghị ike ire ure,+ onye nwekwara ahụ́ nke nwere ike ịnwụ anwụ ga-enwezi ahụ́ nke na-enweghị ike ịnwụ anwụ.+
21 M ga-eme ka onye meriri n’agha+ soro m nọdụ ala n’ocheeze m,+ otú ahụ mụnwa meriri wee soro Nna m nọdụ ala+ n’ocheeze ya.