Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ndị Efesọs 1:9-11
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 9 O mekwara ka anyị mara ihe nzuzo dị nsọ+ gbasara uche ya. Ihe nzuzo a dị ya mma. Ọ bụkwa ihe mere o ji zube ime 10 ka e nwee otú a ga-esi na-elekọta ihe. Ihe a ga-emekwa mgbe oge ọ kara aka zuru, ka o wee chịkọta ihe niile dị n’eluigwe na ihe niile dị n’ụwa, ka ha nọrọ n’okpuru Kraịst.+ N’eziokwu, a ga-achịkọta ihe niile n’okpuru onye 11 anyị na ya dị n’otu. Chineke kpebiri tupu oge eruo na anyị ga-eketa ihe o kwere anyị ná nkwa.+ O kpebiri ihe a maka na ọ bụ nzube ya, ọ na-emekwa ihe niile o kpebiri bụ́ uche ya.

  • 2 Timoti 1:9
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 9 Ọ zọpụtara anyị ma kpọọ anyị ka anyị dịrị nsọ,+ ọ bụghị n’ihi àgwà anyị, kama n’ihi nzube ya na amara ya.+ Ọ dịla ezigbo anya o si n’aka Kraịst Jizọs meere anyị amara a.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya