Ndị Efesọs 1:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 N’ihi na o kpebiri tupu oge eruo+ na a ga-esi n’aka Jizọs Kraịst mee ka anyị bụrụ ụmụ ya,+ maka na ọ dị ya mma, bụrụkwa uche ya,+
5 N’ihi na o kpebiri tupu oge eruo+ na a ga-esi n’aka Jizọs Kraịst mee ka anyị bụrụ ụmụ ya,+ maka na ọ dị ya mma, bụrụkwa uche ya,+