Ndị Rom 5:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 N’ihi ya, otú ahụ otu mmehie mere ka a maa ụdị mmadụ niile ikpe,+ otú ahụkwa ka otu ezi omume si eme ka a na-akpọ ụdị mmadụ niile+ ndị ezi omume ka ha wee nweta ndụ.+ Taịtọs 3:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 ka ọ ga-abụ mgbe a kpọrọ anyị ndị ezi omume n’ihi amara onye ahụ,+ anyị ga-eketa+ ndụ ebighị ebi anyị na-atụ anya ya.+
18 N’ihi ya, otú ahụ otu mmehie mere ka a maa ụdị mmadụ niile ikpe,+ otú ahụkwa ka otu ezi omume si eme ka a na-akpọ ụdị mmadụ niile+ ndị ezi omume ka ha wee nweta ndụ.+
7 ka ọ ga-abụ mgbe a kpọrọ anyị ndị ezi omume n’ihi amara onye ahụ,+ anyị ga-eketa+ ndụ ebighị ebi anyị na-atụ anya ya.+