-
Jenesis 25:21Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
21 Aịzik nọ na-arịọsi Jehova arịrịọ ike maka nwunye ya, n’ihi na ọ bụ nwaanyị aga. Jehova nụrụ arịrịọ ya, Ribeka nwunye ya wee dị ime.
-
-
Jenesis 25:24Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
24 Mgbe oge ọ ga-amụ nwa ruru, ọ mụrụ ejima.
-