2 Jehova kwuru, sị, “M hụrụ unu n’anya.+
Ma unu sịrị: ‘Olee otú i si hụ anyị n’anya?’”
Jehova kwukwara, sị, “Ọ̀ bụ na Ịsọ abụghị nwanne Jekọb?+ Ma ahụrụ m Jekọb n’anya, 3 kpọọ Ịsọ asị.+ M mere ka ugwu ya tọgbọrọ chakoo,+ hapụkwara nkịta ndị bi n’ala ịkpa ala o ketara.”+