4 Ma, mgbe e mere ka obiọma Onye Nzọpụta anyị, bụ́ Chineke,+ na ịhụnanya ọ hụrụ ụmụ mmadụ pụta ìhè 5 (ọ bụghị maka ọrụ ezi omume ọ bụla anyị rụrụ,+ kama ọ bụ n’ihi ebere ya),+ o si n’ahụ́ ọ sara anyị nke mere ka anyị dị ndụ+ nakwa mmụọ nsọ o ji mee ka anyị dị ọhụrụ zọpụta anyị.+