Abụ Ọma 118:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Nkume ndị na-arụ ụlọ jụrụAghọọla nkume ji ụlọ.+ Matiu 21:42 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 42 Jizọs wee sị ha: “Ọ̀ bụ na unu agụtụbeghị ihe e dere n’Akwụkwọ Nsọ, sị, ‘Nkume ndị na-arụ ụlọ jụrụ aghọọla nkume ji ụlọ.+ Ihe a si n’aka Jehova,* ọ dịkwa ebube n’anya anyị’?+
42 Jizọs wee sị ha: “Ọ̀ bụ na unu agụtụbeghị ihe e dere n’Akwụkwọ Nsọ, sị, ‘Nkume ndị na-arụ ụlọ jụrụ aghọọla nkume ji ụlọ.+ Ihe a si n’aka Jehova,* ọ dịkwa ebube n’anya anyị’?+