Levitikọs 18:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Unu ga na-edebe iwu m, na-emekwa ihe m kpebiri. Onye ọ bụla na-eme otú a ga-adị ndụ maka na ọ na-eme ha.+ Abụ m Jehova. Ndị Galeshia 3:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Ma ọ bụghị okwukwe ka e ji edebe Iwu ahụ.* Kama, “onye ọ bụla na-eme ihe ndị a ga-adị ndụ maka na ọ na-eme ha.”+
5 Unu ga na-edebe iwu m, na-emekwa ihe m kpebiri. Onye ọ bụla na-eme otú a ga-adị ndụ maka na ọ na-eme ha.+ Abụ m Jehova.
12 Ma ọ bụghị okwukwe ka e ji edebe Iwu ahụ.* Kama, “onye ọ bụla na-eme ihe ndị a ga-adị ndụ maka na ọ na-eme ha.”+