1 Ndị Eze 19:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 A ka nwere puku mmadụ asaa (7,000) n’Izrel,+ ndị na-egbutụbereghị Bel ikpere n’ala,+ ndị na-esusutụbeghịkwa ya ọnụ.”+
18 A ka nwere puku mmadụ asaa (7,000) n’Izrel,+ ndị na-egbutụbereghị Bel ikpere n’ala,+ ndị na-esusutụbeghịkwa ya ọnụ.”+