Ndị Rom 9:27 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 27 Aịzaya kwukwara banyere Izrel, sị: “Ọ bụ eziokwu na ndị Izrel nwere ike ịdị ọtụtụ ka ájá dị n’oké osimiri, ọ bụ naanị ndị fọdụrụ ka a ga-azọpụta.+
27 Aịzaya kwukwara banyere Izrel, sị: “Ọ bụ eziokwu na ndị Izrel nwere ike ịdị ọtụtụ ka ájá dị n’oké osimiri, ọ bụ naanị ndị fọdụrụ ka a ga-azọpụta.+