Ndị Rom 6:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Ma, ebe ọ bụ na e meela ka unu kwụsị ịgbara mmehie ohu ma na-agbara Chineke ohu, mkpụrụ unu na-amị bụ ndụ dị nsọ unu na-ebi,+ ọ ga-emekwa ka unu nweta ndụ ebighị ebi.+
22 Ma, ebe ọ bụ na e meela ka unu kwụsị ịgbara mmehie ohu ma na-agbara Chineke ohu, mkpụrụ unu na-amị bụ ndụ dị nsọ unu na-ebi,+ ọ ga-emekwa ka unu nweta ndụ ebighị ebi.+