Job 37:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 Ọ bụ ya mere ndị mmadụ ji kwesị ịtụ egwu ya.+ N’ihi na ọ naghị enwe mmasị n’ebe ndị chere na ha ma ihe nọ.”+ Ilu 3:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Amala ihe n’anya onwe gị.+ Tụọ egwu Jehova, hapụkwa ihe ọjọọ.
24 Ọ bụ ya mere ndị mmadụ ji kwesị ịtụ egwu ya.+ N’ihi na ọ naghị enwe mmasị n’ebe ndị chere na ha ma ihe nọ.”+