Diuterọnọmi 32:35 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 35 Ọ bụ m ga-abọ ọbọ, ọ bụkwa m ga-akwụ ụgwọ,+N’oge a kara aka mgbe ụkwụ ha ga-amịchapụ,+N’ihi na ụbọchị nsogbu ga-abịara ha eruwela. A ga-emekwa ha ihe e kwesịrị ime ha n’egbughị oge.’ Ndị Hibru 10:30 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 30 N’ihi na anyị ma Onye kwuru, sị: “Ọ bụ m ga-abọ ọbọ. M ga-akwụ ụgwọ.” E dekwara, sị: “Jehova* ga-ekpe ndị ya ikpe.”+
35 Ọ bụ m ga-abọ ọbọ, ọ bụkwa m ga-akwụ ụgwọ,+N’oge a kara aka mgbe ụkwụ ha ga-amịchapụ,+N’ihi na ụbọchị nsogbu ga-abịara ha eruwela. A ga-emekwa ha ihe e kwesịrị ime ha n’egbughị oge.’
30 N’ihi na anyị ma Onye kwuru, sị: “Ọ bụ m ga-abọ ọbọ. M ga-akwụ ụgwọ.” E dekwara, sị: “Jehova* ga-ekpe ndị ya ikpe.”+