1 Pita 2:13, 14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Jirinụ maka Onyenwe anyị na-erubere ndị niile ụmụ mmadụ họpụtara isi,+ ma eze,+ n’ihi na ọ karịrị unu, 14 ma ndị gọvanọ, n’ihi na eze họpụtara ha ka ha na-ata ndị ọjọọ ahụhụ ma na-aja ndị ọma mma.+
13 Jirinụ maka Onyenwe anyị na-erubere ndị niile ụmụ mmadụ họpụtara isi,+ ma eze,+ n’ihi na ọ karịrị unu, 14 ma ndị gọvanọ, n’ihi na eze họpụtara ha ka ha na-ata ndị ọjọọ ahụhụ ma na-aja ndị ọma mma.+