Matiu 22:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Ha asị ya: “Ọ bụ nke Siza.” Ya asịzie ha: “N’ihi ya, kwụọnụ Siza ihe Siza, ma kwụọnụ Chineke ihe Chineke.”+ Mak 12:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Jizọs wee sị: “Kwụọnụ Siza ihe Siza,+ ma kwụọnụ Chineke ihe Chineke.”+ Ihe a o kwuru juru ha anya. Luk 20:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 Ya asị ha: “N’ihi ya, kwụọnụ Siza ihe Siza,+ ma kwụọnụ Chineke ihe Chineke.”+
21 Ha asị ya: “Ọ bụ nke Siza.” Ya asịzie ha: “N’ihi ya, kwụọnụ Siza ihe Siza, ma kwụọnụ Chineke ihe Chineke.”+
17 Jizọs wee sị: “Kwụọnụ Siza ihe Siza,+ ma kwụọnụ Chineke ihe Chineke.”+ Ihe a o kwuru juru ha anya.