Jenesis 9:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Onye ọ bụla gburu mmadụ, mmadụ ga-egbu ya,*+ n’ihi na Chineke kere mmadụ n’oyiyi ya.+ Diuterọnọmi 5:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 “‘Egbula mmadụ.*+