Ndị Galeshia 5:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Ma m na-agwa unu, sị, Na-ekwenụ ka mmụọ nsọ na-edu unu,+ unu agaghịkwa eme ihe ọ bụla na-agụ ahụ́ unu agụụ.+
16 Ma m na-agwa unu, sị, Na-ekwenụ ka mmụọ nsọ na-edu unu,+ unu agaghịkwa eme ihe ọ bụla na-agụ ahụ́ unu agụụ.+