Matiu 7:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 “Kwụsịnụ ikpe ikpe,+ ka a ghara ikpe unu ikpe. Jems 4:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 E nwere naanị otu onye, bụ́ Onye na-enye iwu na Onyeikpe,+ onye nwere ike ịzọpụta mmadụ, nweekwa ike ibibi mmadụ.+ Ma, ònye ka ị bụ mere ị ga-eji na-ekpe onye agbata obi gị ikpe?+
12 E nwere naanị otu onye, bụ́ Onye na-enye iwu na Onyeikpe,+ onye nwere ike ịzọpụta mmadụ, nweekwa ike ibibi mmadụ.+ Ma, ònye ka ị bụ mere ị ga-eji na-ekpe onye agbata obi gị ikpe?+