1 Ndị Kọrịnt 8:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Ma nri agaghị eme ka anyị bịaruo Chineke nso.+ Ọ bụrụ na anyị erighị ihe, o nweghị ihe kọrọ anyị. Ọ bụrụkwa na anyị erie ihe, o nweghị uru anyị ritere.+
8 Ma nri agaghị eme ka anyị bịaruo Chineke nso.+ Ọ bụrụ na anyị erighị ihe, o nweghị ihe kọrọ anyị. Ọ bụrụkwa na anyị erie ihe, o nweghị uru anyị ritere.+