Ndị Rom 15:26 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 26 N’ihi na obi dị ndị nọ na Masedonia na Akeya ụtọ isi n’ihe ndị ha nwere tụkọta ihe a ga-enye ndị dara ogbenye n’ime ndị nsọ nọ na Jeruselem.+
26 N’ihi na obi dị ndị nọ na Masedonia na Akeya ụtọ isi n’ihe ndị ha nwere tụkọta ihe a ga-enye ndị dara ogbenye n’ime ndị nsọ nọ na Jeruselem.+