1 Ndị Tesalonaịka 3:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Anyị ji obi anyị niile arịọsi arịrịọ ike ehihie na abalị ka anyị hụ unu ihu na ihu* nakwa ka anyị nyere unu aka mee ka okwukwe unu sikwuo ike.+ 2 Timoti 1:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Ana m ekele Chineke, onye m na-efe* otú nna nna m hà fere. Akọnuche m anaghịkwa ama m ikpe ka m na-efe ya. Ọ bụ ya mere m ji echeta gị, ehihie na abalị, mgbe ọ bụla m na-arịọsi Chineke arịrịọ ike.
10 Anyị ji obi anyị niile arịọsi arịrịọ ike ehihie na abalị ka anyị hụ unu ihu na ihu* nakwa ka anyị nyere unu aka mee ka okwukwe unu sikwuo ike.+
3 Ana m ekele Chineke, onye m na-efe* otú nna nna m hà fere. Akọnuche m anaghịkwa ama m ikpe ka m na-efe ya. Ọ bụ ya mere m ji echeta gị, ehihie na abalị, mgbe ọ bụla m na-arịọsi Chineke arịrịọ ike.