Aịzaya 52:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Jehova kwuru, sị: “Gịnịzi ka m ga-eme ebe a? N’ihi na a kpọọrọ ndị m n’akwụghị ihe ọ bụla.” Jehova kwukwara, sị: “Ndị na-achị ha nọ na-eti mkpu ọṅụ na ha emeriela.+ Ha nọkwa na-emebi aha m mgbe niile.+ Ezikiel 36:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Ma mgbe ha batara ná mba dị iche iche, ndị mmadụ nọ na-emebi aha nsọ m,+ n’ihi na ha na-ekwu banyere ndị m, sị, ‘Ndị a bụ ndị Jehova, mana ha ebighịzi n’ala ya.’
5 Jehova kwuru, sị: “Gịnịzi ka m ga-eme ebe a? N’ihi na a kpọọrọ ndị m n’akwụghị ihe ọ bụla.” Jehova kwukwara, sị: “Ndị na-achị ha nọ na-eti mkpu ọṅụ na ha emeriela.+ Ha nọkwa na-emebi aha m mgbe niile.+
20 Ma mgbe ha batara ná mba dị iche iche, ndị mmadụ nọ na-emebi aha nsọ m,+ n’ihi na ha na-ekwu banyere ndị m, sị, ‘Ndị a bụ ndị Jehova, mana ha ebighịzi n’ala ya.’