Ndị Rom 9:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Ma, ọ pụtaghị na okwu Chineke emezughị. N’ihi na ọ bụghị ndị niile Izrel mụrụ bụ “ndị Izrel” n’eziokwu.+
6 Ma, ọ pụtaghị na okwu Chineke emezughị. N’ihi na ọ bụghị ndị niile Izrel mụrụ bụ “ndị Izrel” n’eziokwu.+