-
Aịzaya 55:10, 11Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
10 N’ihi na dị ka mmiri si esi n’eluigwe ezo, snoo esikwa n’eluigwe daa,
Ma, ha anaghị alaghachi ebe ahụ ruo mgbe ha dere ala, mee ka ihe a kụrụ na ya puo, meekwa ka ọ mịa mkpụrụ,
Onye chọrọ ịgha mkpụrụ enwee mkpụrụ ọ ga-agha, onye chọrọ iri ihe enweekwa ihe ọ ga-eri,
Ihe m kwuru ga-emezurịrị otú ahụ m si kwuo ya.
-
-
2 Timoti 2:13Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
13 Ọ bụrụgodị na anyị emeghị ihe Chineke kwuru, yanwa ga na-eme ihe o kwuru mgbe niile, n’ihi na o nweghị ike ịgọnahụ onwe ya.
-