Ọnụ Ọgụgụ 23:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Chineke abụghị mmadụ nkịtị nke na-agha ụgha.+ Ọ bụghịkwa nwa nke mmadụ nke na-agbanwe obi ya.*+ Ọ bụrụ na o kwuo ihe, ọ̀ bụ na ọ gaghị eme ya? Ọ bụrụ na o kwuo okwu, ọ̀ bụ na ọ gaghị emezu ya?+ Abụ Ọma 116:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Ma ụjọ tụrụ m, mụ asị: “Mmadụ niile bụ ndị ụgha.”+
19 Chineke abụghị mmadụ nkịtị nke na-agha ụgha.+ Ọ bụghịkwa nwa nke mmadụ nke na-agbanwe obi ya.*+ Ọ bụrụ na o kwuo ihe, ọ̀ bụ na ọ gaghị eme ya? Ọ bụrụ na o kwuo okwu, ọ̀ bụ na ọ gaghị emezu ya?+