Abụ Ọma 51:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Ọ bụ gị ka m kacha mehie.+ M meela ihe dị njọ n’anya gị.+ N’ihi ya, ị bụ onye ezi omume ma i kwuo okwu,A gaghịkwa ata gị ụta mgbe ị na-ekpe ikpe.+
4 Ọ bụ gị ka m kacha mehie.+ M meela ihe dị njọ n’anya gị.+ N’ihi ya, ị bụ onye ezi omume ma i kwuo okwu,A gaghịkwa ata gị ụta mgbe ị na-ekpe ikpe.+