Abụ Ọma 9:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Ọ ga-ekpe ụwa* ikpe ziri ezi.+ Ọ ga-ekpere mba dị iche iche ikpe ziri ezi.+ Abụ Ọma 96:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 N’ihi Jehova, n’ihi na ọ na-abịa.* Ọ na-abịa ikpe ụwa ikpe. Ọ ga-ekpe ụwa* ikpe ziri ezi,+Ọ ga-ekpekwa mba dị iche iche ikpe otú gosiri na ọ bụ onye e kwesịrị ịtụkwasị obi.+ Abụ Ọma 98:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 N’ihi Jehova, n’ihi na ọ na-abịa* ikpe ụwa ikpe. Ọ ga-ekpe ụwa* ikpe ziri ezi,+Kpeekwa ndị dị iche iche ikpe ziri ezi.+ Ọrụ Ndịozi 17:31 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 31 N’ihi na o wepụtala otu ụbọchị ọ ga-esi n’aka otu nwoke ọ họpụtara kpee mmadụ niile bi n’ụwa ikpe+ n’eleghị ha anya n’ihu. O meekwala ka obi sie mmadụ niile ike na ọ ga-eme ya, n’ihi na ọ kpọlitere nwoke ahụ n’ọnwụ.”+
13 N’ihi Jehova, n’ihi na ọ na-abịa.* Ọ na-abịa ikpe ụwa ikpe. Ọ ga-ekpe ụwa* ikpe ziri ezi,+Ọ ga-ekpekwa mba dị iche iche ikpe otú gosiri na ọ bụ onye e kwesịrị ịtụkwasị obi.+
9 N’ihi Jehova, n’ihi na ọ na-abịa* ikpe ụwa ikpe. Ọ ga-ekpe ụwa* ikpe ziri ezi,+Kpeekwa ndị dị iche iche ikpe ziri ezi.+
31 N’ihi na o wepụtala otu ụbọchị ọ ga-esi n’aka otu nwoke ọ họpụtara kpee mmadụ niile bi n’ụwa ikpe+ n’eleghị ha anya n’ihu. O meekwala ka obi sie mmadụ niile ike na ọ ga-eme ya, n’ihi na ọ kpọlitere nwoke ahụ n’ọnwụ.”+