Abụ Ọma 5:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 N’ihi na e nweghị ihe ha na-ekwu e nwere ike ịtụkwasị obi. Ihe juru ha n’obi bụ naanị ịkpọasị. Ọnụ* ha dị ka ili ghe oghe. Ha na-eto mmadụ otuto elu ọnụ.+
9 N’ihi na e nweghị ihe ha na-ekwu e nwere ike ịtụkwasị obi. Ihe juru ha n’obi bụ naanị ịkpọasị. Ọnụ* ha dị ka ili ghe oghe. Ha na-eto mmadụ otuto elu ọnụ.+