-
Ndị Rom 1:16, 17Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
16 N’ihi na ihere ozi ọma ahụ anaghị eme m.+ N’eziokwu, ọ bụ ike Chineke ji azọpụta ndị niile nwere okwukwe.+ O bu ụzọ ruo ndị Juu aka,+ mechazie ruo ndị Grik.+ 17 Ndị nwere okwukwe na-esi n’ozi ọma ahụ amata ezi omume Chineke, ọ na-emekwa ka ha na-enwekwu okwukwe+ otú e dere ya, sị: “Ma onye ezi omume ga-adị ndụ maka na o nwere okwukwe.”+
-